-
Levitikọs 1:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ọ ga-ebikwasị aka ya n’isi anụ ahụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ. A ga-anabatakwa ya ka e jiri ya kpuchiere ya mmehie.
5 “‘A ga-egbu oké ehi ahụ n’ihu Jehova. Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-eche ọbara ya n’ihu Chineke ma fesa ọbara ahụ n’akụkụ niile nke ebe ịchụàjà ahụ+ dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
-