-
Ọnụ Ọgụgụ 7:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Jehova gwara Mosis, sị: “Onyeisi nke ọ bụla ga-eweta onyinye ọ chọrọ inye maka inyefe Chineke ebe ịchụàjà ahụ, otu onyeisi weta taa, onyeisi ọzọ eweta echi.”
-