Ọpụpụ 38:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Nwoke ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ, bụ́ onye dị afọ iri abụọ ma ọ bụ karịa, nyere ọkara shekel, nke bụ́ ọkara shekel ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.+ Ụmụ nwoke ndị ahụ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+ Ọnụ Ọgụgụ 1:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+ Ọnụ Ọgụgụ 1:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 “Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ị na-agaghị edeba aha ha n’akwụkwọ. Agụnyekọtala ha ná ndị Izrel ndị ọzọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ya bụ, unu niile ndị katọrọ m,* bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.+
26 Nwoke ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ, bụ́ onye dị afọ iri abụọ ma ọ bụ karịa, nyere ọkara shekel, nke bụ́ ọkara shekel ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.+ Ụmụ nwoke ndị ahụ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+
49 “Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ị na-agaghị edeba aha ha n’akwụkwọ. Agụnyekọtala ha ná ndị Izrel ndị ọzọ.+
29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ya bụ, unu niile ndị katọrọ m,* bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.+