Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ụmụ unu ndị nwoke ga na-azụ atụrụ n’ala ịkpa a ruo afọ iri anọ.+ Ha ga-aza ajụjụ maka na unu hapụrụ m.* Ha ga-aza ya ruo mgbe ozu onye nke ikpeazụ n’ime unu dara n’ala ịkpa a.+

  • Diuterọnọmi 29:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 ‘N’ime afọ iri anọ m nọ na-edu unu n’ala ịkpa,+ uwe unu yi n’ahụ́ akaghị nká, akpụkpọ ụkwụ unu yi n’ụkwụ akaghịkwa nká.+

  • Joshụa 5:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ndị Izrel jegharịrị n’ala ịkpa afọ iri anọ,+ ruo mgbe ụmụ nwoke niile ndị na-aga agha, ndị si n’Ijipt pụta, ndị na-erubereghịkwa Jehova isi, nwụchara.+ Jehova ṅụrụ iyi na ya agaghị ekwe ka ha hụ ala ahụ+ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna anyị iyi na ọ ga-enye anyị.+ Mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru n’ala ahụ.*+

  • Abụ Ọma 95:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 M kpọrọ ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ, m sịkwara:

      “Ha bụ ndị isi ike, ndị na-eme naanị ihe dị ha n’obi.

      Ha amatabeghị m.”

  • Ọrụ Ndịozi 13:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ọ nọ na-edi omume ọjọọ ha na-eme n’ala ịkpa ruo ihe dị ka iri afọ anọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya