33 Mosis wee nye ụmụ Gad na ụmụ Ruben+ na ọkara ebo Manase,+ nwa Josef, ebe Saịhọn+ eze ndị Amọraịt chịrị na ebe Ọg+ eze Beshan chịrị, ya bụ, obodo ndị dị n’ala ndị ahụ nakwa obodo ndị dị n’ala gbara ha gburugburu.
12Ndị a bụ ndị eze chịrị ala ndị Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, malite na Ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ nakwa Araba niile nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ:+
8 Ọkara ebo Manase nke ọzọ na ebo Ruben nakwa ebo Gad ketara ala Mosis nyere ha n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ebe ahụ ka Mosis ohu Jehova nyere ha.+