Ọnụ Ọgụgụ 32:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Atarọt, Daịbọn, Jeza, Nimra, Heshbọn,+ Iliele, Sibam, Nibo,+ na Bion,+ 4 bụ́ obodo ndị Jehova meriiri nzukọ Izrel,+ bụ ala dị mma ịzụ anụ ụlọ. Anyị bụ́ ndị ohu unu nwekwaranụ ọtụtụ anụ ụlọ.”+
3 “Atarọt, Daịbọn, Jeza, Nimra, Heshbọn,+ Iliele, Sibam, Nibo,+ na Bion,+ 4 bụ́ obodo ndị Jehova meriiri nzukọ Izrel,+ bụ ala dị mma ịzụ anụ ụlọ. Anyị bụ́ ndị ohu unu nwekwaranụ ọtụtụ anụ ụlọ.”+