Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:27, 28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ị ga-eme ka okpuru afọ* anụ ahụ e ji chụọ àjà a na-efegharị efegharị dị nsọ, ya na ụkwụ anụ ahụ bụ́ òkè dị nsọ e fegharịrị efegharị nke si n’ebule e ji ahọpụta ndị nchụàjà,+ bụ́ nke a chụrụ n’àjà maka Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. 28 Ọ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ iwu ndị Izrel ga na-edebe mgbe niile, n’ihi na ọ bụ òkè dị nsọ. Ọ ga-abụ òkè dị nsọ ndị Izrel ga na-enye.+ Ọ bụ òkè dị nsọ ha ga-esi n’àjà udo ha na-enye Jehova.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Jehova gwakwara Erọn, sị: “M meela gị onye na-ahụ maka onyinye ndị a na-enye m.+ Enyela m gị na ụmụ gị ndị nwoke ụfọdụ n’ime ihe niile dị nsọ ndị Izrel na-enye n’onyinye ka ha bụrụ òkè a ga na-enye unu mgbe niile.+

  • Diuterọnọmi 18:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “Ihe ndị a ga-abụ ihe ruuru ndị nchụàjà n’ihe ndị mmadụ ga na-eweta: Onye ọ bụla chụrụ àjà, ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ ka ọ chụrụ, ga-enye onye nchụàjà ubu ya, agba ya, na afọ ya.

  • Ezikiel 44:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ọ bụ ha ga na-eri ihe ndị e ji chụọ àjà ọka+ na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma.+ Ihe ọ bụla e nyere Chineke n’Izrel ga-abụ nke ha.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 9:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri ihe ndị dị n’ụlọ nsọ, nakwa na ndị na-arụ ọrụ mgbe niile n’ebe a na-achụ àjà na-eketa ihe ụfọdụ e ji chụọ àjà?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya