Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 n’ebo Juda, Nashọn+ nwa Aminadab; Ọnụ Ọgụgụ 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Juda. Onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. Rut 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Aminadab+ amụọ Nashọn; Nashọn amụọ Salmọn; Matiu 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ram mụrụ Aminadab,Aminadab amụọ Nashọn,+Nashọn amụọ Salmọn.
3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Juda. Onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.