Jenesis 30:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Bilha, nwaanyị na-ejere Rechel ozi, wee dịrị ime ọzọ, mechaa mụọrọ Jekọb nwa nwoke nke abụọ. 8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbaala ezigbo mgba. Emeriekwala m ya.” O wee gụọ ya Naftalaị.*+ Jenesis 46:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ Naftalaị+ ndị nwoke bụ Jaziel, Gunaị, Jiza, na Shilem.+ Ọnụ Ọgụgụ 2:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Dan bụ ebo Naftalaị. Onyeisi ụmụ Naftalaị bụ Ahaịra+ nwa Inan. 30 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na atọ na narị anọ (53,400).+ Ọnụ Ọgụgụ 26:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ndị a bụ ụmụ Naftalaị ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Jaziel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; Gunaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị;
7 Bilha, nwaanyị na-ejere Rechel ozi, wee dịrị ime ọzọ, mechaa mụọrọ Jekọb nwa nwoke nke abụọ. 8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbaala ezigbo mgba. Emeriekwala m ya.” O wee gụọ ya Naftalaị.*+
29 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Dan bụ ebo Naftalaị. Onyeisi ụmụ Naftalaị bụ Ahaịra+ nwa Inan. 30 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na atọ na narị anọ (53,400).+
48 Ndị a bụ ụmụ Naftalaị ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Jaziel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; Gunaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị;