-
Jenesis 46:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 N’abalị, Chineke gwara Izrel okwu n’ọhụụ. Ọ kpọrọ ya, sị: “Jekọb, Jekọb!” ya azaa ya, sị: “Lee m!”
-
-
Ọpụpụ 24:9-11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mosis na Erọn, Nedab na Abaịhu, na mmadụ iri asaa n’ime ndị okenye Izrel gbagooro n’ugwu, 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka pevment e ji nkume safaya rụọ. Ọ na-enwu gbaa ka eluigwe.+ 11 Ma o meghị ụmụ nwoke ahụ na-anọchite anya ndị Izrel ihe ọ bụla,+ kama ha hụrụ ezi Chineke n’ọhụụ, ha rikwara nri ma ṅụọ mmanya.
-