-
Ọpụpụ 17:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Jehova wee sị Mosis: “Kpọrọ ụfọdụ ndị okenye Izrel ka gị na ha gafete n’ihu ndị Izrel, werekwa mkpara gị nke ị kụrụ n’Osimiri Naịl.+ Jiri ya n’aka gawa. 6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel.
-