Ọpụpụ 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ nwoke Kora mụrụ bụ Asịa, Elkena, na Abayasaf.+ Ha bụ ezinụlọ ndị si n’ụlọ Kora.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Livaị: ezinụlọ ụmụ Libnaị,+ ezinụlọ ụmụ Hebrọn,+ ezinụlọ ụmụ Malaị,+ ezinụlọ ụmụ Mushaị,+ ezinụlọ ụmụ Kora.+ Kohat wee mụọ Amram.+ Abụ Ọma 42:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Maka onye na-eduzi abụ. Maskil* nke ụmụ Kora.+
58 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Livaị: ezinụlọ ụmụ Libnaị,+ ezinụlọ ụmụ Hebrọn,+ ezinụlọ ụmụ Malaị,+ ezinụlọ ụmụ Mushaị,+ ezinụlọ ụmụ Kora.+ Kohat wee mụọ Amram.+