Jenesis 30:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O wee gụọ ya Josef,*+ sị: “Jehova enyela m nwa nwoke ọzọ.” Jenesis 35:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ Rechel mụrụ bụ Josef na Benjamin. Jenesis 46:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 A mụụrụ Josef Manase+ na Ifrem+ n’Ijipt. Ọ bụ Asinat+ nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.
20 A mụụrụ Josef Manase+ na Ifrem+ n’Ijipt. Ọ bụ Asinat+ nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.