Jeremaya 32:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+ Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+
37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+
39 M ga-eme ka ha nwee otu obi,+ na-akpakwa otu ụdị àgwà, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ná mma.+