25 Ha weghaara obodo ndị a rụsiri ike+ na ala na-eme nri.+ Ha weghakwaara ụlọ ndị ihe ọma dị iche iche jupụtara, olulu mmiri e gwuru egwu, ubi vaịn, ubi oliv,+ na ọtụtụ osisi na-amị mkpụrụ. Ha wee rie ihe, rijuo afọ, buo ibu ma nwee obi ụtọ n’ihi otú i si dị mma.