12 Jehova mechara gwa Mosis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị na unu nwere okwukwe n’ebe m nọ ma mee ka m dị nsọ n’ihu ndị Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala m ga-enye ha.”+ 13 Mmiri a bụ mmiri Meriba,+ bụ́ ebe ndị Izrel sesara Jehova okwu, o wee gosi ha na ya dị nsọ.