Ilu 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma a ga-ekpochapụ ndị ajọ omume n’ụwa,+A ga-ebibikwa ndị aghụghọ nọ na ya.+ 2 Pita 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụkwa ihe Chineke kwuru ga-eme ka a hapụ eluigwe na ụwa dị ugbu a ruo mgbe a ga-eji ọkụ bibie ha n’ụbọchị a ga-ama ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke ikpe ma bibie ha.+
7 Ọ bụkwa ihe Chineke kwuru ga-eme ka a hapụ eluigwe na ụwa dị ugbu a ruo mgbe a ga-eji ọkụ bibie ha n’ụbọchị a ga-ama ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke ikpe ma bibie ha.+