Abụ Ọma 104:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 A ga-ekpochapụ ndị mmehie n’ụwa. Ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ka m* too Jehova. Toonụ Jaa!* Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-echeta onye ezi omume ma gọzie ya,+Ma aha ndị ajọ omume ga-efu.*+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ndị a ga-anwụ ruo mgbe ebighị ebi,*+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+