Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 15:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ma ha ga-alọghachi n’ebe a+ n’ọgbọ nke anọ maka na iko ndị Amọraịt ejubeghị.”*+

  • Diuterọnọmi 12:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ n’ihi na ihe ha na-emere chi ha dị iche iche bụ ihe rụrụ arụ Jehova kpọrọ asị. Ha na-akpọdị ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ chi ha àjà.+

  • Diuterọnọmi 18:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Mgbe unu banyere n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu amụtala ime arụ mba ndị ahụ na-eme.+

  • Diuterọnọmi 18:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi na Jehova kpọrọ onye ọ bụla na-eme ihe ndị a asị. Ọ bụkwa n’ihi arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke unu ji na-achụpụrụ unu mba ndị ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya