Diuterọnọmi 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile+ na ike gị niile*+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. Luk 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+
27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+