Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova. Matiu 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 sọpụrụ nne gị na nna gị,+ na hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+ Ndị Rom 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na e dere n’iwu, sị, “Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ enwela anyaukwu.”+ A chịkọtara iwu ndị a na iwu ọ bụla ọzọ n’otu iwu, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+ Ndị Galeshia 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+ Jems 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na unu na-edebe iwu a eze nyere, nke e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị,”+ unu na-agba nnọọ mbọ.
18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova.
9 N’ihi na e dere n’iwu, sị, “Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ enwela anyaukwu.”+ A chịkọtara iwu ndị a na iwu ọ bụla ọzọ n’otu iwu, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
14 N’ihi na e mezuola* Iwu ahụ* niile n’otu iwu, ya bụ: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
8 Ọ bụrụ na unu na-edebe iwu a eze nyere, nke e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị,”+ unu na-agba nnọọ mbọ.