Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+

  • Diuterọnọmi 28:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Mbara igwe unu ga-adị ka ọla kọpa,* ala unu ga-adịkwa ka ígwè.*+

  • 1 Ndị Eze 8:35, 36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 “Ọ bụrụ na eluigwe akpọchie, mmiri akwụsịkwa izo+ n’ihi na ndị Izrel nọ na-emehie gị,+ ha chee ihu ebe a kpee ekpere, too aha gị, hapụkwa mmehie ha maka na i menyela ha ihere,*+ 36 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, ndị Izrel bụ́ ndị gị. Zi ha+ ụzọ dị mma ha kwesịrị iso, meekwa ka mmiri zoo n’ala gị+ nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ nke ha.

  • 2 Ihe E Mere 7:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ọ bụrụ na mụ akpọchie eluigwe ka mmiri ghara izo, ọ bụrụ na mụ enye ụkpara iwu ka ha tachapụ ihe ndị a kụrụ n’ubi n’ala a, ọ bụrụkwa na mụ emee ka ndị m rịawa ọrịa na-efe efe, 14 ma, ndị m, bụ́ ndị na-aza aha m,+ eweda onwe ha ala,+ kpee ekpere, chọọ m, hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ m ga-anọ n’eluigwe nụ ekpere ha, gbagharakwa ha mmehie ha. M ga-emekwa ka ala ha mewe nri ọzọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya