Diuterọnọmi 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu. Diuterọnọmi 26:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ị ga-aṅụrịzi ọṅụ maka ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu.+ Abụ Ọma 100:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jirinụ ọṅụ na-efe Jehova.*+ Tirinụ mkpu ọṅụ bịa n’ihu ya.
7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu.
11 Ị ga-aṅụrịzi ọṅụ maka ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke bi n’obodo unu.+