-
Nehemaya 12:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 N’ụbọchị ahụ, a họpụtara ụmụ nwoke ga na-elekọta ụlọ ebe a na-edowe ihe+ ndị e nyere n’onyinye,+ mkpụrụ mbụ,+ na otu ụzọ n’ụzọ iri.+ Ọ bụ n’ime ụlọ ndị ahụ ka ha ga-akwasa ihe ndị e si n’ubi ndị dị n’obodo dị iche iche weta maka ndị nchụàjà na ndị Livaị+ otú Iwu* kwuru,+ n’ihi na a ṅụrịrị ọṅụ na Juda maka na ndị nchụàjà na ndị Livaị nọ na-eje ozi.
-