Matiu 5:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 N’ihi ya, unu kwesịrị izu okè otú Nna unu nke eluigwe zuru okè.+ 2 Pita 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu na-echere ihe ndị a, gbalịsienụ ike ka Chineke hụ n’ikpeazụ na unu dị ọcha, na unu anaghị akpa àgwà ọjọọ ọ bụla nakwa na unu na ya dị ná mma.+
14 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu na-echere ihe ndị a, gbalịsienụ ike ka Chineke hụ n’ikpeazụ na unu dị ọcha, na unu anaghị akpa àgwà ọjọọ ọ bụla nakwa na unu na ya dị ná mma.+