Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa nzukọ Izrel niile okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke unu, dị nsọ.+ Diuterọnọmi 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu ga-egosi na unu bụ ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+ Luk 6:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Na-emenụ ebere otú Nna unu na-eme ebere.+ 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
2 “Gwa nzukọ Izrel niile okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke unu, dị nsọ.+