Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 49:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Mkpanaka eze agaghị apụ apụ na Juda,+ mkpara onye na-achị achị agaghịkwa apụ n’agbata ụkwụ ya, ruo mgbe Shaịlo* ga-abịa.+ Ọ* bụ ya ka mba dị iche iche ga-erubere isi.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 24:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a.

      M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a.

      Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,

      Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+

      Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+

      Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.

  • Luk 7:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Egwu wee jide ha niile, ha amalitekwa ito Chineke, na-asị: “Nnukwu onye amụma abịakwutela anyị.”+ Ha ana-asịkwa, “Chineke echetala ndị ya.”+

  • Jọn 1:45
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 45 Filip hụrụ Nataniel+ sị ya: “Anyị ahụla onye e dere banyere ya n’Iwu Mosis nakwa n’Akwụkwọ Ndị Amụma, ya bụ, Jizọs, nwa Josef,+ onye Nazaret.”

  • Jọn 6:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ọrụ ebube ndị ọ rụrụ,* ha malitere ịsị: “N’eziokwu, onye a bụ Onye Amụma ahụ ga-abịa n’ụwa.”+

  • Ọrụ Ndịozi 3:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 N’eziokwu, Mosis sịrị: ‘Jehova* bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.+ Geenụ ntị n’ihe ọ bụla ọ ga-agwa unu.+

  • Ọrụ Ndịozi 7:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 “Ọ bụ Mosis a gwara ndị Izrel, sị: ‘Chineke ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya