Diuterọnọmi 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m. Geenụ ya ntị.+ Jọn 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Nwaanyị ahụ sịrị ya: “Nna anyị ukwu, ọ ga-abụrịrị na ị bụ onye amụma.+ Jọn 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ọrụ ebube ndị ọ rụrụ,* ha malitere ịsị: “N’eziokwu, onye a bụ Onye Amụma ahụ ga-abịa n’ụwa.”+ Jọn 7:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ ihe a o kwuru malitere ịsị: “N’eziokwu, ọ bụ ya bụ Onye Amụma ahụ.”+
14 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ọrụ ebube ndị ọ rụrụ,* ha malitere ịsị: “N’eziokwu, onye a bụ Onye Amụma ahụ ga-abịa n’ụwa.”+
40 Ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ ihe a o kwuru malitere ịsị: “N’eziokwu, ọ bụ ya bụ Onye Amụma ahụ.”+