Ọpụpụ 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwoke a bụ́ Mosis dị umeala n’obi karịa mmadụ niile+ nọ n’ụwa. Matiu 4:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa ka Ekwensu+ nwaa ya ọnwụnwa.+ 2 Mgbe o buchara ọnụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, agụụ gụwara ya. Matiu 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume. Jọn 5:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 N’eziokwu, ọ bụrụ na unu kweere na Mosis, unu gaara ekwere na m n’ihi na o dere banyere m.+
28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa ka Ekwensu+ nwaa ya ọnwụnwa.+ 2 Mgbe o buchara ọnụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, agụụ gụwara ya.
29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume.