Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 1:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ozugbo ahụ, mmụọ nsọ mere ka ọ banye n’ala ịkpa. 13 Ọ nọ n’ala ịkpa ruo ụbọchị iri anọ, Setan wee na-anwa ya ọnwụnwa.+ Ya na anụ ọhịa dị iche iche nọ, ma ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi.+

  • Luk 4:1-4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Jizọs wee si n’Osimiri Jọdan pụọ, mmụọ nsọ Chineke nyere ya eduru ya gaa n’ala ịkpa+ 2 ruo ụbọchị iri anọ. Ebe ọ na-erighị ihe ọ bụla n’ụbọchị ndị ahụ, agụụ gụwara ya mgbe ụbọchị ndị ahụ gachara. N’ihi ya, Ekwensu nwara ya,+ 3 sị: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, gwa nkume a ka ọ ghọọ achịcha.” 4 Ma Jizọs sịrị ya: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya