Ilu 22:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Apụnarala ogbenye ihe ya maka na ọ dara ogbenye,+Emegbukwala ogbenye n’ọnụ ụzọ ámá obodo,+23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+Ọ ga-egbukwa ndị na-erigbu ha. Jems 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+
22 Apụnarala ogbenye ihe ya maka na ọ dara ogbenye,+Emegbukwala ogbenye n’ọnụ ụzọ ámá obodo,+23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+Ọ ga-egbukwa ndị na-erigbu ha.
4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+