Diuterọnọmi 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu ma merie ha kpamkpam ruo mgbe e bibichara ha.+ 2 Ihe E Mere 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Esa na ndị agha ya chụgidere ha ruo Gira.+ Ndị Etiopia nọkwa na-anwụ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ bụla n’ime ha fọrọ ndụ, n’ihi na Jehova na ndị agha ya lara ha n’iyi. Mgbe a lachara ha n’iyi, ndị Juda bukọọrọ ọtụtụ ihe ha nwere laa.
13 Esa na ndị agha ya chụgidere ha ruo Gira.+ Ndị Etiopia nọkwa na-anwụ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ bụla n’ime ha fọrọ ndụ, n’ihi na Jehova na ndị agha ya lara ha n’iyi. Mgbe a lachara ha n’iyi, ndị Juda bukọọrọ ọtụtụ ihe ha nwere laa.