Joshụa 5:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e bichara mba ahụ niile úgwù, ha nọgidere n’ebe ha mara ụlọikwuu ruo mgbe ọnyá ha lara. 9 Jehova wee sị Joshụa: “Emeela m ka ndị Ijipt kwụsị ịkọcha unu taa.”* A maliteziri ịkpọ ebe ahụ Gilgal*+ ruo taa.
8 Mgbe e bichara mba ahụ niile úgwù, ha nọgidere n’ebe ha mara ụlọikwuu ruo mgbe ọnyá ha lara. 9 Jehova wee sị Joshụa: “Emeela m ka ndị Ijipt kwụsị ịkọcha unu taa.”* A maliteziri ịkpọ ebe ahụ Gilgal*+ ruo taa.