Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko. Joshụa 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, Joshụa weere nkume rụọ mma ma bie ndị Izrel úgwù na Gibiat-haaralọt.*+
19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko.