Ọnụ Ọgụgụ 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “‘N’oge niile o kwere nkwa na ya ga-abụ onye Naziraịt, agụba agaghị emetụ ya n’isi.+ Ọ ga-adị nsọ. Otú ọ ga-esi dị nsọ bụ na ọ ga-ahapụ ntutu isi ya ka ọ na-eto ruo mgbe oge o nyefere Jehova onwe ya zuru.
5 “‘N’oge niile o kwere nkwa na ya ga-abụ onye Naziraịt, agụba agaghị emetụ ya n’isi.+ Ọ ga-adị nsọ. Otú ọ ga-esi dị nsọ bụ na ọ ga-ahapụ ntutu isi ya ka ọ na-eto ruo mgbe oge o nyefere Jehova onwe ya zuru.