1 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim*+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Aha ya bụ Elkena.+ Ọ bụ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf, onye Ifrem.
1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim*+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Aha ya bụ Elkena.+ Ọ bụ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf, onye Ifrem.