1 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Elkena na ezinụlọ ya wee bilie n’isi ụtụtụ, kpọọrọ Jehova isiala. Mgbe ha mechara, ha laghachiri n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na Hana nwunye ya wee nwee mmekọahụ, Jehova echetakwa Hana.+ 1 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Samuel kpeere ndị Izrel ikpe n’oge niile ọ nọ ndụ.+ 1 Samuel 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ọ na-alọta Rema,+ n’ihi na ọ bụ ebe ụlọ ya dị. Ọ na-anọkwa ebe ahụ ekpere ndị Izrel ikpe. Ọ rụkwaara Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ.+
19 Elkena na ezinụlọ ya wee bilie n’isi ụtụtụ, kpọọrọ Jehova isiala. Mgbe ha mechara, ha laghachiri n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na Hana nwunye ya wee nwee mmekọahụ, Jehova echetakwa Hana.+
17 Ma ọ na-alọta Rema,+ n’ihi na ọ bụ ebe ụlọ ya dị. Ọ na-anọkwa ebe ahụ ekpere ndị Izrel ikpe. Ọ rụkwaara Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ.+