1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya aga Shaịlo kwa afọ ife Jehova nke ụsụụ ndị agha na ịchụrụ ya àjà.+ Ụmụ Ịlaị ndị nwoke abụọ, bụ́ ndị nchụàjà Jehova,+ nọkwa ebe ahụ. Aha ha bụ Họfnaị na Finihas.+