1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ụmụ Ịlaị bụ ndị ọjọọ.+ Ha anaghị atụ egwu Jehova. 1 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ugbu a, Ịlaị akaala nká. Ma, ọ nụrụ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ ndị Izrel niile nakwa otú ha na ụmụ nwaanyị ndị na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+ 1 Samuel 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ahụ nke bịara ịkọ ihe merenụ asị ya: “Ndị Izrel agbaarala ndị Filistia ọsọ. A sụọkwala ndị Izrel akwụ.+ Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, anwụọla.+ E burukwala Igbe ezi Chineke.”+
22 Ugbu a, Ịlaị akaala nká. Ma, ọ nụrụ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ ndị Izrel niile nakwa otú ha na ụmụ nwaanyị ndị na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+
17 Onye ahụ nke bịara ịkọ ihe merenụ asị ya: “Ndị Izrel agbaarala ndị Filistia ọsọ. A sụọkwala ndị Izrel akwụ.+ Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, anwụọla.+ E burukwala Igbe ezi Chineke.”+