1 Samuel 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Hana asị ya: “Onyenwe m, ọ bụghị na mmanya na-egbu m. O nwere ihe na-enye m ezigbo nsogbu n’obi. Aṅụghị m mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla na-aba n’anya. M nọ na-agwa Jehova otú ọ dị m n’obi.+
15 Hana asị ya: “Onyenwe m, ọ bụghị na mmanya na-egbu m. O nwere ihe na-enye m ezigbo nsogbu n’obi. Aṅụghị m mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla na-aba n’anya. M nọ na-agwa Jehova otú ọ dị m n’obi.+