1 Samuel 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, mmụọ Jehova si n’ime Sọl pụọ.+ Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara ịna-ezu ya ike.*+ 1 Samuel 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’echi ya, Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike,*+ ya ebido na-emegheri emegheri* n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ+ otú ọ na-eme n’oge ndị ọzọ. Sọl jikwa ube n’aka.+ 1 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike*+ mgbe o ji ube ya n’aka nọrọ ọdụ n’ụlọ ya. Devid nọkwa na-akpọ ụbọ akwara.+
14 Ma, mmụọ Jehova si n’ime Sọl pụọ.+ Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara ịna-ezu ya ike.*+
10 N’echi ya, Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike,*+ ya ebido na-emegheri emegheri* n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ+ otú ọ na-eme n’oge ndị ọzọ. Sọl jikwa ube n’aka.+
9 Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike*+ mgbe o ji ube ya n’aka nọrọ ọdụ n’ụlọ ya. Devid nọkwa na-akpọ ụbọ akwara.+