1 Samuel 18:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị isi ndị Filistia na-apụtakwa ịlụ agha, ma mgbe ọ bụla ha pụtara ịlụ agha, Devid na-akpa ike* karịa ndị agha Sọl ndị ọzọ.+ Aha ya na-edekwa ude.+
30 Ndị isi ndị Filistia na-apụtakwa ịlụ agha, ma mgbe ọ bụla ha pụtara ịlụ agha, Devid na-akpa ike* karịa ndị agha Sọl ndị ọzọ.+ Aha ya na-edekwa ude.+