1 Samuel 18:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Sọl wee mata na Jehova nọnyeere Devid+ nakwa na Maịkal, nwa ya nwaanyị, hụrụ Devid n’anya.+ 29 Ihe a mere ka Sọl na-atụkwu Devid egwu. Sọl wekwaara Devid ka onye iro ya ruo mgbe ọ nwụrụ.+
28 Sọl wee mata na Jehova nọnyeere Devid+ nakwa na Maịkal, nwa ya nwaanyị, hụrụ Devid n’anya.+ 29 Ihe a mere ka Sọl na-atụkwu Devid egwu. Sọl wekwaara Devid ka onye iro ya ruo mgbe ọ nwụrụ.+