1 Samuel 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Devid malitekwara ịna-aga agha. Ọ na-akpakwa ike*+ ebe ọ bụla Sọl zigara ya. N’ihi ya, Sọl họpụtara ya ka ọ bụrụ otu n’ime ndị ọchịagha ya.+ Ihe a masịkwara ndị Izrel niile na ndị na-ejere Sọl ozi.
5 Devid malitekwara ịna-aga agha. Ọ na-akpakwa ike*+ ebe ọ bụla Sọl zigara ya. N’ihi ya, Sọl họpụtara ya ka ọ bụrụ otu n’ime ndị ọchịagha ya.+ Ihe a masịkwara ndị Izrel niile na ndị na-ejere Sọl ozi.