1 Samuel 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Doeg+ onye Ịdọm, onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee sị:+ “Ahụrụ m nwa Jesi mgbe ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek nwa Ahaịtọb.+ Abụ Ọma 52:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Maka onye na-eduzi abụ. Maskil.* Abụ Devid bụrụ mgbe Doeg onye Ịdọm bịara kọọrọ Sọl na Devid bịara n’ụlọ Ahimelek.+
9 Doeg+ onye Ịdọm, onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee sị:+ “Ahụrụ m nwa Jesi mgbe ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek nwa Ahaịtọb.+
Maka onye na-eduzi abụ. Maskil.* Abụ Devid bụrụ mgbe Doeg onye Ịdọm bịara kọọrọ Sọl na Devid bịara n’ụlọ Ahimelek.+