1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nebal asị ha: “Ònye ka Devid nwa Jesi chere na ọ bụ mere m ga-eji mee ihe o kwuru? N’oge a, ndị ohu ndị na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+
10 Nebal asị ha: “Ònye ka Devid nwa Jesi chere na ọ bụ mere m ga-eji mee ihe o kwuru? N’oge a, ndị ohu ndị na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+