1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E bukwaara Igbe Chineke, ụmụ Ịlaị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ 1 Samuel 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ahụ nke bịara ịkọ ihe merenụ asị ya: “Ndị Izrel agbaarala ndị Filistia ọsọ. A sụọkwala ndị Izrel akwụ.+ Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, anwụọla.+ E burukwala Igbe ezi Chineke.”+
17 Onye ahụ nke bịara ịkọ ihe merenụ asị ya: “Ndị Izrel agbaarala ndị Filistia ọsọ. A sụọkwala ndị Izrel akwụ.+ Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, anwụọla.+ E burukwala Igbe ezi Chineke.”+