1 Samuel 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwoke a si n’ezinụlọ Keleb.+ Aha ya bụ Nebal.+ Aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya ma ihe, maakwa mma, ma yanwa dị aka ike, na-akpakwa àgwà ọjọọ.+
3 Nwoke a si n’ezinụlọ Keleb.+ Aha ya bụ Nebal.+ Aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya ma ihe, maakwa mma, ma yanwa dị aka ike, na-akpakwa àgwà ọjọọ.+