1 Samuel 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ugbu a, mara ihe ị ga-eme, n’ihi na ihe a ga-akpatara nna anyị ukwu na ezinụlọ ya niile ọdachi.+ O nweghịkwa onye nwere ike ịgwa nna anyị ukwu okwu maka na ọ bụ nwoke na-abaghị uru ọ bụla.”+
17 Ugbu a, mara ihe ị ga-eme, n’ihi na ihe a ga-akpatara nna anyị ukwu na ezinụlọ ya niile ọdachi.+ O nweghịkwa onye nwere ike ịgwa nna anyị ukwu okwu maka na ọ bụ nwoke na-abaghị uru ọ bụla.”+