1 Samuel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:17 Ṅomie, p. 79 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 20
17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”